Ọpụpụ 32:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị ga-agbaghara mmehie ha,+—ma ọ́ bụghị otú ahụ, biko, hichapụ aha+ m n’akwụkwọ+ gị nke i dere.” Mkpughe 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A ga-esikwa otú ahụ yiwe onye meriri emeri+ uwe elu nke na-acha ọcha;+ m gaghịkwa ehichapụ aha ya ma ọlị n’akwụkwọ nke ndụ,+ kama m ga-ekwupụta aha ya n’ihu Nna m+ na n’ihu ndị mmụọ ozi ya.+ Mkpughe 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke a na-edeghị aha ya n’akwụkwọ nke ndụ,+ a tụbara ya n’ime ọdọ ọkụ ahụ.+
32 Ma ugbu a, ọ bụrụ na ị ga-agbaghara mmehie ha,+—ma ọ́ bụghị otú ahụ, biko, hichapụ aha+ m n’akwụkwọ+ gị nke i dere.”
5 A ga-esikwa otú ahụ yiwe onye meriri emeri+ uwe elu nke na-acha ọcha;+ m gaghịkwa ehichapụ aha ya ma ọlị n’akwụkwọ nke ndụ,+ kama m ga-ekwupụta aha ya n’ihu Nna m+ na n’ihu ndị mmụọ ozi ya.+