Ọnụ Ọgụgụ 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Biko, gbaghara njehie nke ndị a dị ka obiọma gị si dị ukwuu, dịkwa nnọọ ka ị gbaghaara ndị a malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+ Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha.
19 Biko, gbaghara njehie nke ndị a dị ka obiọma gị si dị ukwuu, dịkwa nnọọ ka ị gbaghaara ndị a malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+
18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha.