2 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha. Aịzaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee, onye Asiria+ bụ ụtarị nke iwe m,+ ọ bụ mkpara o ji n’aka ka m ga-eji weta amamikpe m! Aịzaya 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, Senakerib+ eze Asiria hapụrụ ebe ahụ wee laghachi+ gaa biri na Ninive.+
13 N’afọ nke iri na anọ nke ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib+ eze Asiria+ gbagotere buso obodo niile e wusiri ike ndị dị na Juda agha, wee weghara ha.