2 Ndị Eze 19:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, Senakerib+ eze Asiria hapụrụ ebe ahụ wee laghachi+ gaa biri na Ninive.+