Jenesis 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O si n’ala ahụ banye n’Asiria+ wee malite iwu Ninive+ na Rehobọt-Iye na Kela Jona 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Bilie, gaa Ninive+ bụ́ obodo ukwu ma kwusaara ya na ihe ọjọọ ha erutewo n’ihu m.”+ Nehọm 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ninive dị ka ọdọ mmiri+ malite n’ụbọchị o bidoro ịdị;+ ma ndị mmadụ na-agbazi ọsọ. “Kwụsịnụ! Kwụsịnụ!” Ma ọ dịghị onye na-ele anya n’azụ.+ Zefanaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.
8 Ninive dị ka ọdọ mmiri+ malite n’ụbọchị o bidoro ịdị;+ ma ndị mmadụ na-agbazi ọsọ. “Kwụsịnụ! Kwụsịnụ!” Ma ọ dịghị onye na-ele anya n’azụ.+
13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.