13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.
41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a.