Jona 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jona wee bilie gaa Ninive dị ka Jehova+ kwuru. Ninive bụ obodo dị nnọọ ukwuu n’anya Chineke,+ nke ga-ewe onye ji ụkwụ ụbọchị atọ iji gazuo ya. Matiu 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a.
3 Jona wee bilie gaa Ninive dị ka Jehova+ kwuru. Ninive bụ obodo dị nnọọ ukwuu n’anya Chineke,+ nke ga-ewe onye ji ụkwụ ụbọchị atọ iji gazuo ya.
41 Ndị ikom Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a,+ ha ga-amakwa ya ikpe;+ n’ihi na ha chegharịrị n’ihe Jona+ kwusara, ma, lee! e nwere onye ka Jona n’ebe a.