Ezikiel 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma, lee! nwoke ahụ nke yi uwe linin, onye fanyere mpi ink n’úkwù, nọ na-akọ otú o si jee, sị: “Emewo m nnọọ dị ka i nyere m n’iwu.”+ Jona 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+
11 Ma, lee! nwoke ahụ nke yi uwe linin, onye fanyere mpi ink n’úkwù, nọ na-akọ otú o si jee, sị: “Emewo m nnọọ dị ka i nyere m n’iwu.”+
9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+