Nehọm 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla hụrụ gị ga-agbara gị ọsọ,+ ọ ga-asịkwa, ‘E bibiwo Ninive! Ònye ga-emetara ya ebere?’ Ebee ka m ga-achọta ndị ga-akasi gị obi? Nehọm 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ndị ọzụzụ atụrụ gị na-ero ụra,+ gị eze Asiria; ndị ukwu gị nọ n’ebe obibi+ ha. A chụsasịwo+ ndị gị n’ugwu, ọ dịghịkwa onye na-achịkọta ha.
7 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla hụrụ gị ga-agbara gị ọsọ,+ ọ ga-asịkwa, ‘E bibiwo Ninive! Ònye ga-emetara ya ebere?’ Ebee ka m ga-achọta ndị ga-akasi gị obi?
18 “Ndị ọzụzụ atụrụ gị na-ero ụra,+ gị eze Asiria; ndị ukwu gị nọ n’ebe obibi+ ha. A chụsasịwo+ ndị gị n’ugwu, ọ dịghịkwa onye na-achịkọta ha.