12 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova rụchara ọrụ ya dum n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, m ga-eme ka eze Asiria zaa ajụjụ maka ihe obi nganga ya rụpụtara nakwa maka mpako nke anya ya dị elu.+
3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+
5 “Lee! Ana m emegide gị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “m ga-ekpoli uwe mwụda gị wụchie gị ihu, m ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ+ gị, meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihe ihere gị.