Diuterọnọmi 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a bụ ihe arụ n’anya Jehova, ọ bụkwa n’ihi ihe arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke gị ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+
12 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a bụ ihe arụ n’anya Jehova, ọ bụkwa n’ihi ihe arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke gị ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+