24 “‘Unu emela onwe unu ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha site na nke ọ bụla n’ime ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ihe ndị a niile ka mba ndị m na-achụpụ n’ihu unu ji mee onwe ha ka ha bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+
4 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akwapụ ha n’ihu gị, asịla n’obi gị, ‘Ọ bụ n’ihi ezi omume m ka Jehova ji kpọta m ka m nweta ala a,’+ ebe ọ bụkwanụ n’ihi ajọ omume nke mba ndị a ka Jehova ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+