Levitikọs 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ejekwala ije n’ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na-achụpụ n’ihu unu,+ n’ihi na ha emewo ihe ndị a niile, akpọkwara m ha asị.+ Diuterọnọmi 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a bụ ihe arụ n’anya Jehova, ọ bụkwa n’ihi ihe arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke gị ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+
23 Unu ejekwala ije n’ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na-achụpụ n’ihu unu,+ n’ihi na ha emewo ihe ndị a niile, akpọkwara m ha asị.+
12 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme ihe ndị a bụ ihe arụ n’anya Jehova, ọ bụkwa n’ihi ihe arụ ndị a ka Jehova bụ́ Chineke gị ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+