Jenesis 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, Jehova sịrị: “Ákwá mkpesa a na-akwa banyere Sọdọm na Gọmọra,+ ee, ọ na-adasi ụda ike, mmehie ha kwa, ee, ọ dị oké njọ.+ Jems 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+ Mkpughe 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na mmehie ya kpụkọtara ọnụ ruo n’eluigwe,+ Chineke echetawokwa ajọ omume ya.+
20 N’ihi ya, Jehova sịrị: “Ákwá mkpesa a na-akwa banyere Sọdọm na Gọmọra,+ ee, ọ na-adasi ụda ike, mmehie ha kwa, ee, ọ dị oké njọ.+
4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+