2 Ndị Eze 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee, ọ dị mmụọ m ga-etinye+ n’ime ya, ọ ga-anụkwa otu akụkọ+ wee laghachi n’ala ya; m ga-emekwa ka e jiri mma agha gbuo ya n’ala ya.”’”+ 2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
7 Lee, ọ dị mmụọ m ga-etinye+ n’ime ya, ọ ga-anụkwa otu akụkọ+ wee laghachi n’ala ya; m ga-emekwa ka e jiri mma agha gbuo ya n’ala ya.”’”+
28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+