Ọpụpụ 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ahụ Fero ga-ekwu banyere ụmụ Izrel, sị, ‘Ha nọ ná mgbagwoju anya wee na-awagharị n’ala a. Ala ịkpa agbachibidowo ha.’+ Ọpụpụ 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ụgbọ ịnyịnya niile nke Fero na ndị agha ịnyịnya+ ya na ìgwè ndị agha ya wee chụkwute ha n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, n’akụkụ Paịhahaịrọt nke chere Bel-zifọn ihu.+
3 Mgbe ahụ Fero ga-ekwu banyere ụmụ Izrel, sị, ‘Ha nọ ná mgbagwoju anya wee na-awagharị n’ala a. Ala ịkpa agbachibidowo ha.’+
9 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ụgbọ ịnyịnya niile nke Fero na ndị agha ịnyịnya+ ya na ìgwè ndị agha ya wee chụkwute ha n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, n’akụkụ Paịhahaịrọt nke chere Bel-zifọn ihu.+