Ọpụpụ 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+ Joshụa 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m na-akpọpụta nna unu hà n’Ijipt,+ unu wee rute n’oké osimiri, ndị Ijipt wee jiri ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ịnyịnya chụrụ+ nna unu hà rute n’Oké Osimiri Uhie.
9 Onye iro sịrị, ‘M ga-achụwa ha!+ M ga-achụkwuru ha!+M ga na-eke ihe nkwata+ ruo mgbe afọ juru mkpụrụ obi m!M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-akpụrụ ha pụọ!’+
6 Mgbe m na-akpọpụta nna unu hà n’Ijipt,+ unu wee rute n’oké osimiri, ndị Ijipt wee jiri ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ịnyịnya chụrụ+ nna unu hà rute n’Oké Osimiri Uhie.