12 Ọ bụ ka ị kwakọrọ ihe buru ibu,+ bukọrọkwa ihe dị ukwuu, ka i welie aka gị megide ebe a lara n’iyi bụ́ ebe ndị mmadụ birighachiiri na ha,+ ka ị bịakwasịkwa ndị e si ná mba dị iche iche kpọkọta,+ bụ́ ndị na-akpakọba akụ̀ na ihe onwunwe,+ ndị bikwa n’etiti+ ụwa.