Ezikiel 38:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ị ga-aga ebe ahụ ka ị kwakọrọ ọtụtụ ihe, bukọrọkwa nnukwu ihe. Ị ga-aga ịlụso ndị bizi ebe tọgbọbu nkịtị agha.+ Ndị a bụ ndị e si ná mba dị iche iche kpọlata.+ Ha na-akpata akụ̀, nweekwa ọtụtụ ngwongwo.+ Ha bikwa n’etiti ụwa. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:12 Ezigbo Ofufe, p. 187-188 Amụma Daniel, p. 283-285 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 22-238/15/1991, p. 27
12 Ị ga-aga ebe ahụ ka ị kwakọrọ ọtụtụ ihe, bukọrọkwa nnukwu ihe. Ị ga-aga ịlụso ndị bizi ebe tọgbọbu nkịtị agha.+ Ndị a bụ ndị e si ná mba dị iche iche kpọlata.+ Ha na-akpata akụ̀, nweekwa ọtụtụ ngwongwo.+ Ha bikwa n’etiti ụwa.