Ọpụpụ 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, a kọọrọ eze Ijipt na ndị Izrel agbaala ọsọ. Ozugbo ahụ, obi Fero na ndị na-ejere ya ozi gbanwere n’ebe ndị Izrel nọ,+ nke mere na ha sịrị: “Gịnị bụ ihe a anyị meworo, nke na anyị hapụrụ Izrel ka ha laa wee kwụsị ịgbara anyị ohu?”+ Aịzaya 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+
5 E mesịa, a kọọrọ eze Ijipt na ndị Izrel agbaala ọsọ. Ozugbo ahụ, obi Fero na ndị na-ejere ya ozi gbanwere n’ebe ndị Izrel nọ,+ nke mere na ha sịrị: “Gịnị bụ ihe a anyị meworo, nke na anyị hapụrụ Izrel ka ha laa wee kwụsị ịgbara anyị ohu?”+
20 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+