8 Jehova zigaara ụmụ Izrel otu nwoke, bụ́ onye amụma,+ wee sị ha: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m kpọpụtara unu n’Ijipt,+ wee kpọpụta unu n’ụlọ ndị ohu.+
27 Otu onye nke Chineke+ wee bịakwute Ilaị, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka ụlọ nna nna gị mata m mgbe ha ka nọ n’Ijipt dị ka ndị ohu n’ụlọ Fero?+
6 Gịnị mere unu ga-eji kpọchie obi unu dị nnọọ ka ndị Ijipt na Fero kpọchiri obi ha?+ Ọ́ bụghị ngwa ngwa o mesichara ha ike+ ka ha hapụrụ ha, ha wee lawa?+