Ndị Ikpe 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi+ Jehova wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim+ wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ma ọlị.+ Abụ Ọma 78:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 E mesịa, o mere ka ndị ya pụọ dị nnọọ ka ìgwè atụrụ,+Wee duo ha n’ala ịkpa dị ka ìgwè ewu na atụrụ.+ Abụ Ọma 136:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye si n’etiti ha kpọpụta Izrel:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
2 Mmụọ ozi+ Jehova wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim+ wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ma ọlị.+
52 E mesịa, o mere ka ndị ya pụọ dị nnọọ ka ìgwè atụrụ,+Wee duo ha n’ala ịkpa dị ka ìgwè ewu na atụrụ.+