Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Levitikọs 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ka unu kwụsị ịgbara ha ohu,+ m wee gbajie osisi yok unu ma mee ka unu guzoro kwem na-eje ije.+
13 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ka unu kwụsị ịgbara ha ohu,+ m wee gbajie osisi yok unu ma mee ka unu guzoro kwem na-eje ije.+