Abụ Ọma 81:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+ Hosia 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt,+ ọ dịghị Chineke ọzọ ị maara ma e wezụga m; e nweghịkwa onye nzọpụta ma e wezụga m.+ Ndị Rom 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ọ̀ bụ Chineke nke naanị ndị Juu?+ Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ?+ Ee, ọ bụkwa nke ndị mba ọzọ,+
10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+
4 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt,+ ọ dịghị Chineke ọzọ ị maara ma e wezụga m; e nweghịkwa onye nzọpụta ma e wezụga m.+