Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Levitikọs 11:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Abụ Ọma 81:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+ Hosia 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt.+ N’agbanyeghị nke ahụ, m ga-eme ka i biri n’ụlọikwuu dị ka i biri n’oge ememme.
45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+
10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+
9 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt.+ N’agbanyeghị nke ahụ, m ga-eme ka i biri n’ụlọikwuu dị ka i biri n’oge ememme.