Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Hosia 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt,+ ọ dịghị Chineke ọzọ ị maara ma e wezụga m; e nweghịkwa onye nzọpụta ma e wezụga m.+
4 “Ma abụ m Jehova bụ́ Chineke gị malite n’ala Ijipt,+ ọ dịghị Chineke ọzọ ị maara ma e wezụga m; e nweghịkwa onye nzọpụta ma e wezụga m.+