Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Levitikọs 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ka m wee nye unu ala Kenan,+ iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Jeremaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nke m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ wee sị, ‘Rubenụ isi n’ihe m kwuru, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu;+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu,+
38 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ka m wee nye unu ala Kenan,+ iji gosi na m bụ Chineke unu.+
4 nke m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ wee sị, ‘Rubenụ isi n’ihe m kwuru, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu;+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu,+