Ọpụpụ 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+ Diuterọnọmi 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Kama ọ bụ unu ka Jehova kpọọrọ ka ọ kpọpụta unu n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ n’Ijipt, ka unu bụrụ otu ndị ọ bụ naanị ya nwe+ dị ka ọ dị taa. 1 Ndị Eze 8:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+
3 Mozis wee gwa ndị Izrel, sị: “Ka a na-echeta taa nke ọ bụ na ya ka unu si n’Ijipt pụọ,+ n’ụlọ ndị ohu, n’ihi na Jehova ji ike aka ya si ebe a kpọpụta unu.+ Ya mere, a gaghị eri ihe ọ bụla e tinyere ihe na-eko achịcha.+
20 Kama ọ bụ unu ka Jehova kpọọrọ ka ọ kpọpụta unu n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ n’Ijipt, ka unu bụrụ otu ndị ọ bụ naanị ya nwe+ dị ka ọ dị taa.
51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+