Ọpụpụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+ Nehemaya 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha bụ ndị ohu gị+ na ndị gị,+ ndị i ji ike gị dị ukwuu+ na aka gị dị ike+ napụta.
30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+