15 Cheta na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt,+ Jehova bụ́ Chineke gị wee jiri aka dị ike na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị+ kpọpụta gị n’ebe ahụ. Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe ụbọchị izu ike.+
26 M wee malite ịrịọsi Jehova arịrịọ ike,+ sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị, bụ́ ihe onwunwe nke aka gị,+ ndị i ji ịdị ukwuu gị napụta, ndị i ji aka dị ike+ kpọpụta n’Ijipt.+