Diuterọnọmi 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa. Diuterọnọmi 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee napụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere m ji enye gị iwu ka i mee ihe a.
15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa.
18 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee napụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere m ji enye gị iwu ka i mee ihe a.