Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ Diuterọnọmi 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Cheta na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt,+ Jehova bụ́ Chineke gị wee jiri aka dị ike na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị+ kpọpụta gị n’ebe ahụ. Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe ụbọchị izu ike.+ Matiu 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ̀ bụ na gị onwe gị ekwesịghị imere ohu ibe gị ebere,+ dị ka m mekwaara gị ebere?’+
15 Cheta na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt,+ Jehova bụ́ Chineke gị wee jiri aka dị ike na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị+ kpọpụta gị n’ebe ahụ. Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe ụbọchị izu ike.+