Matiu 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 gbaghara anyị ụgwọ anyị ji, dị ka anyị gbaghakwaara ndị ji anyị ụgwọ.+ Matiu 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.