Matiu 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Pita wee bịa, sị ya: “Onyenwe anyị, ugboro ole ka nwanna m ga-emehie m, mụ agbaghara ya?+ Ọ̀ bụ ruo ugboro asaa?”+ Mak 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+ Luk 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gbaghara anyị mmehie anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị na-agbagharakwa onye ọ bụla nke mehiere anyị;*+ ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa.”*+
21 Pita wee bịa, sị ya: “Onyenwe anyị, ugboro ole ka nwanna m ga-emehie m, mụ agbaghara ya?+ Ọ̀ bụ ruo ugboro asaa?”+
25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+
4 Gbaghara anyị mmehie anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị na-agbagharakwa onye ọ bụla nke mehiere anyị;*+ ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa.”*+