19 Jehova, biko, nụrụ.+ Jehova, biko, gbaghara.+ Jehova, biko, ṅaa ntị ma mee ihe.+ Egbula oge,+ n’ihi gị onwe gị, Chineke m, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+
6 Otú ọ dị, ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’ụwa ịgbaghara mmehie+—” mgbe ahụ, ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie, buru ihe ndina gị laa n’ụlọ gị.”+