Mak 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ+ nwere ikike ịgbaghara mmehie n’elu ụwa,”+—ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: Luk 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’elu ụwa ịgbaghara mmehie—” ọ gwara nwoke ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Ana m asị gị, Bilie buru obere ihe ndina gị, lawa n’ụlọ gị.”+
10 Ma ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ+ nwere ikike ịgbaghara mmehie n’elu ụwa,”+—ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị:
24 Ma ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’elu ụwa ịgbaghara mmehie—” ọ gwara nwoke ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Ana m asị gị, Bilie buru obere ihe ndina gị, lawa n’ụlọ gị.”+