Matiu 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’ụwa ịgbaghara mmehie+—” mgbe ahụ, ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie, buru ihe ndina gị laa n’ụlọ gị.”+ Mak 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ana m asị gị, Bilie, buru ihe ndina gị, lawa n’ụlọ gị.”+ Jọn 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jizọs wee sị ya: “Bilie buru ihe ndina gị gawa ije.”+
6 Otú ọ dị, ka unu wee mara na Nwa nke mmadụ nwere ikike n’ụwa ịgbaghara mmehie+—” mgbe ahụ, ọ gwara onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie, buru ihe ndina gị laa n’ụlọ gị.”+