Aịzaya 63:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ruo ogologo oge, anyị dị ka ndị ị na-achịghị, dịkwa ka ndị a na-akpọkwasịghị aha gị.+ Jeremaya 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị mere i ji nọrọ ka nwoke ihe juru anya, dị ka dike nke na-enweghị ike ịzọpụta ndị ya?+ Ma gị onwe gị, Jehova, nọ n’etiti anyị,+ ọ bụkwa anyị ka a kpọkwasịrị aha gị.+ Emechula anyị ihu.
9 Gịnị mere i ji nọrọ ka nwoke ihe juru anya, dị ka dike nke na-enweghị ike ịzọpụta ndị ya?+ Ma gị onwe gị, Jehova, nọ n’etiti anyị,+ ọ bụkwa anyị ka a kpọkwasịrị aha gị.+ Emechula anyị ihu.