Diuterọnọmi 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị niile nke ụwa ga-ahụ na a kpọkwasịwo gị aha Jehova,+ ha ga-atụkwa gị egwu.+ 2 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị m+ bụ́ ndị a kpọkwasịrị aha m+ ewee weda onwe ha ala+ wee kpee ekpere+ ma chọọ ihu m,+ hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ mụ onwe m ga-anọ n’eluigwe nụ+ wee gbaghara ha mmehie ha,+ m ga-agwọkwa ala ha.+
14 ndị m+ bụ́ ndị a kpọkwasịrị aha m+ ewee weda onwe ha ala+ wee kpee ekpere+ ma chọọ ihu m,+ hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ mụ onwe m ga-anọ n’eluigwe nụ+ wee gbaghara ha mmehie ha,+ m ga-agwọkwa ala ha.+