Mak 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe unu guzo na-ekpe ekpere, gbagharanụ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu, ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu mmehie unu.”+
25 Mgbe unu guzo na-ekpe ekpere, gbagharanụ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu, ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu mmehie unu.”+