Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 103:10-12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ọ naghị emeso anyị ihe otú anyị si emehie,+

      Ọ naghịkwa akwụ anyị ụgwọ otú ihe ọjọọ anyị na-eme hà.+

      11 N’ihi na otú a na-enweghị ike ịtụ ihe eluigwe ji dị elu karịa ụwa atụ̀

      Ka a na-enweghị ike ịtụ ịhụnanya* ọ na-egosi ndị na-atụ egwu ya.+

      12 Otú ọwụwa anyanwụ si dị ezigbo anya n’ọdịda anyanwụ

      Bụkwa otú o wepụrụ mmehie anyị ka ọ dị ezigbo anya n’ebe anyị nọ.+

  • Matiu 6:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Gbaghara anyị ụgwọ anyị ji, dị ka anyị gbaghakwaara ndị ji anyị ụgwọ.+

  • Matiu 6:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+

  • Ndị Efesọs 4:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+

  • Ndị Kọlọsi 3:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Na-edirinụ ibe unu ihe, na-agbagharakwanụ ibe unu kpamkpam+ ma e nwee onye ibe ya mejọrọ.+ Jehova* gbaghaara unu kpamkpam, unu kwesịkwara ịna-emere ibe unu otú ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya