Ezra 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ihe a niile mecharala anyị n’ihi omume ọjọọ anyị na ọtụtụ mmehie anyị, (n’ihi na gị bụ́ Chineke anyị emesoghị anyị otú mmehie anyị hà,+ i kwekwara ka anyị ndị nọ n’ebe a fọ ndụ)+ Abụ Ọma 130:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jaa,* a sị na ọ bụ mmehie ka ị na-ele,*Jehova, ònye ka ikpe na-agaghị ama?+ Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+
13 Mgbe ihe a niile mecharala anyị n’ihi omume ọjọọ anyị na ọtụtụ mmehie anyị, (n’ihi na gị bụ́ Chineke anyị emesoghị anyị otú mmehie anyị hà,+ i kwekwara ka anyị ndị nọ n’ebe a fọ ndụ)+
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+