Abụ Ọma 103:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+ Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+ Abụ Ọma 103:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ naghị emeso anyị ihe otú anyị si emehie,+Ọ naghịkwa akwụ anyị ụgwọ otú ihe ọjọọ anyị na-eme hà.+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ịhụnanya Jehova mere* na anyị anwụchabeghị,+N’ihi na ebere ya anaghị agwụ agwụ.+
10 Ọ naghị emeso anyị ihe otú anyị si emehie,+Ọ naghịkwa akwụ anyị ụgwọ otú ihe ọjọọ anyị na-eme hà.+