Nehemaya 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa ha n’ihi na ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+ Jeremaya 30:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova kwuru, sị, “M nọnyeere gị, ka m wee zọpụta gị. Ma, m ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+ Ma, agaghị m ebibi gị.+ Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị. M ga-atarịrị gị ahụhụ.”+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+
31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa ha n’ihi na ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+
11 Jehova kwuru, sị, “M nọnyeere gị, ka m wee zọpụta gị. Ma, m ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+ Ma, agaghị m ebibi gị.+ Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị. M ga-atarịrị gị ahụhụ.”+
18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+