Abụ Ọma 103:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gaghị eburu ihe ọjọọ mmadụ mere n’obi mgbe niile,+Ọ gaghịkwa na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 57:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na agaghị m na-alụso ha ọgụ ruo mgbe ebighị ebi. Agaghịkwa m na-ewe iwe mgbe niile.+ M ga-eme ka ike gwụ ndị mmadụ.+ M ga-emekwa ka ike gwụ ihe dị iche iche na-eku ume m kere. Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ịhụnanya Jehova mere* na anyị anwụchabeghị,+N’ihi na ebere ya anaghị agwụ agwụ.+
16 N’ihi na agaghị m na-alụso ha ọgụ ruo mgbe ebighị ebi. Agaghịkwa m na-ewe iwe mgbe niile.+ M ga-eme ka ike gwụ ndị mmadụ.+ M ga-emekwa ka ike gwụ ihe dị iche iche na-eku ume m kere.