Jeremaya 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m kpọkọta ndị fọdụrụ n’ime ha.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha na-anọ ata ahịhịa.+ Ha ga-amụ ụmụ, mụbaakwa.+ Joel 2:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.+ N’ihi na a ga-enwe ndị a ga-echebe n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ otú Jehova kwuru,Bụ́ ndị lanahụrụnụ, ndị Jehova na-akpọ.”
3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m kpọkọta ndị fọdụrụ n’ime ha.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha na-anọ ata ahịhịa.+ Ha ga-amụ ụmụ, mụbaakwa.+
32 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.+ N’ihi na a ga-enwe ndị a ga-echebe n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ otú Jehova kwuru,Bụ́ ndị lanahụrụnụ, ndị Jehova na-akpọ.”