Ọrụ Ndịozi 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.”’*+ Ndị Rom 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na “a ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.”*+