Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joel 2:28-32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mgbe e mechara, m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla.

      Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma,

      Ndị agadi nwoke unu ga-arọ nrọ,

      Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.+

      29 N’oge ahụ, m ga-awụkwasịkwa mmụọ m

      N’ahụ́ ndị ohu m ndị nwoke nakwa n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwaanyị.

      30 M ga-emekwa ihe ndị dị ịtụnanya* n’eluigwe na n’ụwa,

      Meekwa ka e nwee ọbara na ọkụ na ogidi anwụrụ ọkụ.+

      31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara+

      Tupu oké ụbọchị Jehova, bụ́ ụbọchị dị egwu, abịa.+

      32 A ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.+

      N’ihi na a ga-enwe ndị a ga-echebe n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem,+ otú Jehova kwuru,

      Bụ́ ndị lanahụrụnụ, ndị Jehova na-akpọ.”

  • Ndị Rom 10:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’ihi na “a ga-azọpụta onye ọ bụla na-akpọku aha Jehova.”*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya