25 “A ga-ahụkwa ihe àmà dị iche iche n’anyanwụ na n’ọnwa nakwa na kpakpando.+ Mba dị iche iche ga-ahụju anya n’ụwa n’amaghị ihe ha ga-eme n’ihi otú oké osimiri si ebigbọ na otú o si amali elu.
12 Ahụkwara m mgbe o meghere nke isii n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ. E nwekwara oké ala ọma jijiji. Anyanwụ jikwara oji ka ákwà iru uju e ji ajị anụ kpaa. Ọnwa chakwara ka ọbara.+