Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+ Jems 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Anyị na-asị na ndị tachiri obi+ na-enwe obi ụtọ.* Unu anụla otú Job si tachie obi,+ hụkwa ihe Jehova* mechara mee.+ Unu ejirikwala ya mata na ihe gbasara onye ọzọ na-emetụ Jehova* n’obi, nakwa na ọ na-eme ebere.+
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+
11 Anyị na-asị na ndị tachiri obi+ na-enwe obi ụtọ.* Unu anụla otú Job si tachie obi,+ hụkwa ihe Jehova* mechara mee.+ Unu ejirikwala ya mata na ihe gbasara onye ọzọ na-emetụ Jehova* n’obi, nakwa na ọ na-eme ebere.+